2 Ihe E Mere 33:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+