2 Ihe E Mere 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ rụghachiri ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya kwaturu.+ Ọ rụụrụ Bel ebe ịchụàjà, rụọkwa ogwe osisi arụsị* dị iche iche. Ọ nọ na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala, na-efekwa ha.+
3 Ọ rụghachiri ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya kwaturu.+ Ọ rụụrụ Bel ebe ịchụàjà, rụọkwa ogwe osisi arụsị* dị iche iche. Ọ nọ na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala, na-efekwa ha.+