2 Ihe E Mere 33:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ kpọkwara ụmụ ya ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm+ iji chụọ àjà.+ O mere anwansi,*+ gbaa afa, mee mgbaasị. Ọ họpụtakwara ndị ga na-agba afa na ndị ga na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ihe ọjọọ o mere, nke kpasuru Jehova iwe, karịrị akarị.
6 Ọ kpọkwara ụmụ ya ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm+ iji chụọ àjà.+ O mere anwansi,*+ gbaa afa, mee mgbaasị. Ọ họpụtakwara ndị ga na-agba afa na ndị ga na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ihe ọjọọ o mere, nke kpasuru Jehova iwe, karịrị akarị.