2 Ihe E Mere 33:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O dowere arụsị ọ pịrị apị n’ụlọ ezi Chineke.+ Ụlọ a bụ ụlọ Chineke gwara Devid nakwa Solomọn nwa ya gbasara ya, sị: “N’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ n’ime ebo niile dị n’Izrel, ka a ga-anọ na-eto aha m mgbe niile.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2021, p. 4
7 O dowere arụsị ọ pịrị apị n’ụlọ ezi Chineke.+ Ụlọ a bụ ụlọ Chineke gwara Devid nakwa Solomọn nwa ya gbasara ya, sị: “N’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ n’ime ebo niile dị n’Izrel, ka a ga-anọ na-eto aha m mgbe niile.+