-
2 Ihe E Mere 33:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ bụrụhaala na ndị Izrel elezie anya na-eme ihe niile m si n’ọnụ Mosis gwa ha ka ha na-eme, ya bụ, na-edebe Iwu m niile, na-eso ntụziaka m dị iche iche, na-emekwa ihe ndị m kpebiri, o nweghị ihe ga-eme ka m chụpụ ha n’ala m nyere ndị nna nna ha.”
-