2 Ihe E Mere 33:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Manase nọ na-eduhie ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, na-eme ka ha na-eme ihe ọjọọ karịa mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi mgbe ndị Izrel weghaara ala ha.+
9 Manase nọ na-eduhie ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, na-eme ka ha na-eme ihe ọjọọ karịa mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi mgbe ndị Izrel weghaara ala ha.+