2 Ihe E Mere 33:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ya, Jehova mere ka ndị isi agha eze Asiria bịa lụso ha agha. Ha jidekwara Manase, ganye nko n’ahụ́ ya,* tụọkwa ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụga ya Babịlọn.
11 N’ihi ya, Jehova mere ka ndị isi agha eze Asiria bịa lụso ha agha. Ha jidekwara Manase, ganye nko n’ahụ́ ya,* tụọkwa ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụga ya Babịlọn.