2 Ihe E Mere 33:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ka ọ nọ n’ahụhụ, ọ rịọrọ Jehova bụ́ Chineke ya ka o meere ya amara.* Ọ nọkwa na-eweda nnọọ onwe ya ala n’ihu Chineke nna nna ya hà.
12 Ma ka ọ nọ n’ahụhụ, ọ rịọrọ Jehova bụ́ Chineke ya ka o meere ya amara.* Ọ nọkwa na-eweda nnọọ onwe ya ala n’ihu Chineke nna nna ya hà.