2 Ihe E Mere 33:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ nọkwa na-ekpe ekpere, na-arịọ Chineke ka o meere ya amara, ya anabata arịrịọ ya, mee ka ọ laghachi Jeruselem, chịwakwa.+ Oge ahụ ka Manase matara na Jehova bụ ezi Chineke.+
13 Ọ nọkwa na-ekpe ekpere, na-arịọ Chineke ka o meere ya amara, ya anabata arịrịọ ya, mee ka ọ laghachi Jeruselem, chịwakwa.+ Oge ahụ ka Manase matara na Jehova bụ ezi Chineke.+