2 Ihe E Mere 33:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ gakwara n’ụlọ Jehova wepụ chi ndị mba ọzọ na arụsị ahụ ọ pịrị apị.+ O wepụkwara ebe ịchụàjà niile ọ rụrụ n’ugwu ụlọ Jehova dị n’elu ya+ nakwa na Jeruselem. O kpofukwara ha n’azụ obodo.
15 Ọ gakwara n’ụlọ Jehova wepụ chi ndị mba ọzọ na arụsị ahụ ọ pịrị apị.+ O wepụkwara ebe ịchụàjà niile ọ rụrụ n’ugwu ụlọ Jehova dị n’elu ya+ nakwa na Jeruselem. O kpofukwara ha n’azụ obodo.