19 N’akwụkwọ e dere ihe ndị na-ahụ ọhụụ kwuru, e dekwara ekpere Manase kpere,+ otú e si meere ya ihe ọ rịọrọ, mmehie ya niile, otú o si hapụ Chineke,+ ebe ndị ọ rụrụ ebe ndị dị elu, ogwe osisi arụsị ndị ọ kwụwara,+ nakwa arụsị a pịrị apị ndị o dowere tupu ya eweda onwe ya ala.