2 Ihe E Mere 33:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Manase mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, ha elie ya n’ụlọ ya. Emọn nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+
20 Manase mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, ha elie ya n’ụlọ ya. Emọn nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+