2 Ihe E Mere 33:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Manase nna ya mere.+ Emọn chụkwaara arụsị dị iche iche Manase nna ya pịrị apị àjà.+ Ọ nọkwa na-efe ha ofufe.
22 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Manase nna ya mere.+ Emọn chụkwaara arụsị dị iche iche Manase nna ya pịrị apị àjà.+ Ọ nọkwa na-efe ha ofufe.