2 Ihe E Mere 34:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 kwatuo ebe ịchụàjà ha dị iche iche na ogwe osisi arụsị* ha, kụriekwa arụsị ha a pịrị apị+ ma gwerie ha. Ọ kụrikwara ihe niile e ji adọsa insens n’ala Izrel niile.+ Mgbe o mechara ihe ndị a, ọ laghachiri Jeruselem.
7 kwatuo ebe ịchụàjà ha dị iche iche na ogwe osisi arụsị* ha, kụriekwa arụsị ha a pịrị apị+ ma gwerie ha. Ọ kụrikwara ihe niile e ji adọsa insens n’ala Izrel niile.+ Mgbe o mechara ihe ndị a, ọ laghachiri Jeruselem.