2 Ihe E Mere 34:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ebe ọ bụ na ha ahapụla m+ na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà a na-esu ọkụ, si otú ahụ jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ na-akpasu m iwe,+ iwe m ga-ewesa obodo a ga-adị ọkụ. M gaghịkwa akwụsị iwesa ha iwe.’”+
25 Ebe ọ bụ na ha ahapụla m+ na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà a na-esu ọkụ, si otú ahụ jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ na-akpasu m iwe,+ iwe m ga-ewesa obodo a ga-adị ọkụ. M gaghịkwa akwụsị iwesa ha iwe.’”+