2 Ihe E Mere 34:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Josaya gaziri wepụ arụsị niile* dị n’ala Izrel niile.+ O nyekwaara onye ọ bụla nọ n’Izrel aka ijere Jehova bụ́ Chineke ha ozi. N’oge niile ọ nọ ndụ, ha akwụsịghị iso Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:33 Ụlọ Nche,12/1/2005, p. 21
33 Josaya gaziri wepụ arụsị niile* dị n’ala Izrel niile.+ O nyekwaara onye ọ bụla nọ n’Izrel aka ijere Jehova bụ́ Chineke ha ozi. N’oge niile ọ nọ ndụ, ha akwụsịghị iso Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.