2 Ihe E Mere 35:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’abalị iri na anọ n’ọnwa mbụ,+ Josaya meere Jehova Ememme Ngabiga+ na Jeruselem. Ha gbukwara anụ ndị e ji chụọ àjà maka Ememme Ngabiga+ n’ụbọchị ahụ.
35 N’abalị iri na anọ n’ọnwa mbụ,+ Josaya meere Jehova Ememme Ngabiga+ na Jeruselem. Ha gbukwara anụ ndị e ji chụọ àjà maka Ememme Ngabiga+ n’ụbọchị ahụ.