2 Ihe E Mere 35:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Josaya nyere ndị Izrel ebule na mkpi dị puku iri atọ (30,000) nakwa puku ehi atọ (3,000), ka e jiri ha chụọ àjà n’Ememme Ngabiga maka ndị niile bịaranụ. Ihe ndị a eze nyere si n’akụ̀ ya.+
7 Josaya nyere ndị Izrel ebule na mkpi dị puku iri atọ (30,000) nakwa puku ehi atọ (3,000), ka e jiri ha chụọ àjà n’Ememme Ngabiga maka ndị niile bịaranụ. Ihe ndị a eze nyere si n’akụ̀ ya.+