2 Ihe E Mere 35:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe a kwadebechara ihe niile, ndị nchụàjà gara guzoro ebe ha kwesịrị iguzo, ndị Livaị agaakwa guzoro n’ìgwè ha dị iche iche,+ otú eze gwara ha ka ha mee.
10 Mgbe a kwadebechara ihe niile, ndị nchụàjà gara guzoro ebe ha kwesịrị iguzo, ndị Livaị agaakwa guzoro n’ìgwè ha dị iche iche,+ otú eze gwara ha ka ha mee.