18 E metụbeghị ụdị Ememme Ngabiga a n’Izrel kemgbe oge Samuel onye amụma. O nwetụbeghịkwa eze Izrel ọ bụla ọzọ mere ụdị Ememme Ngabiga a Josaya mere.+ Ndị so ya mee ya bụ ndị nchụàjà, ndị Livaị, ndị Juda na ndị Izrel niile bịaranụ, nakwa ndị bi na Jeruselem.