2 Ihe E Mere 35:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe ihe a niile mechara, Josaya edozichaakwa ụlọ nsọ* ahụ, Niko+ eze Ijipt bịara na Kakemish nke dị n’akụkụ Osimiri Yufretis ka ọ lụọ agha. Josaya gaziri ka ọ lụso Niko agha.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:20 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2017, p. 27
20 Mgbe ihe a niile mechara, Josaya edozichaakwa ụlọ nsọ* ahụ, Niko+ eze Ijipt bịara na Kakemish nke dị n’akụkụ Osimiri Yufretis ka ọ lụọ agha. Josaya gaziri ka ọ lụso Niko agha.+