2 Ihe E Mere 35:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, Josaya alaghachighị, kama o jigharịrị ejiji ka a ghara ịmata na ọ bụ ya.+ O geghị ntị n’ihe Chineke si n’ọnụ Niko gwa ya. Ọ gawara ịlụso ya agha na Ndagwurugwu Megido.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:22 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2017, p. 27
22 Ma, Josaya alaghachighị, kama o jigharịrị ejiji ka a ghara ịmata na ọ bụ ya.+ O geghị ntị n’ihe Chineke si n’ọnụ Niko gwa ya. Ọ gawara ịlụso ya agha na Ndagwurugwu Megido.+