2 Ihe E Mere 35:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị na-ejere ya ozi wee si n’ụgbọ ịnyịnya ya kutuo ya ma jiri ụgbọ ịnyịnya agha ya nke abụọ bute ya Jeruselem. Ma o mechara nwụọ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà.+ Ndị Juda na ndị niile bi na Jeruselem rukwaara ya uju.
24 Ndị na-ejere ya ozi wee si n’ụgbọ ịnyịnya ya kutuo ya ma jiri ụgbọ ịnyịnya agha ya nke abụọ bute ya Jeruselem. Ma o mechara nwụọ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà.+ Ndị Juda na ndị niile bi na Jeruselem rukwaara ya uju.