2 Ihe E Mere 36:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ndị Juda wee kpọrọ Jehoahaz nwa Josaya+ chie ya eze na Jeruselem, ya anọchie nna ya.+