2 Ihe E Mere 36:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem. Ọ nọkwa na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.+
5 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem. Ọ nọkwa na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.+