2 Ihe E Mere 36:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na ụbọchị iri na Jeruselem. Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+
9 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na ụbọchị iri na Jeruselem. Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+