2 Ihe E Mere 36:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O nupụkwaara Eze Nebukadneza+ isi n’agbanyeghị na Nebukadneza mere ka o jiri Chineke ṅụọ iyi na ọ ga na-erubere yanwa isi. Ọ kpọrọ ekwo nkụ, kpọchie obi ya, jụkwa ịlọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel.
13 O nupụkwaara Eze Nebukadneza+ isi n’agbanyeghị na Nebukadneza mere ka o jiri Chineke ṅụọ iyi na ọ ga na-erubere yanwa isi. Ọ kpọrọ ekwo nkụ, kpọchie obi ya, jụkwa ịlọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel.