2 Ihe E Mere 36:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha nọkwa na-ezigara ha ndị ozi ya ka ha dọọ ha aka ná ntị. Ọ dọrọ ha aka ná ntị ugboro ugboro, n’ihi na ihe gbasara ha na ụlọ nsọ ya* na-emetụ ya n’obi.
15 Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha nọkwa na-ezigara ha ndị ozi ya ka ha dọọ ha aka ná ntị. Ọ dọrọ ha aka ná ntị ugboro ugboro, n’ihi na ihe gbasara ha na ụlọ nsọ ya* na-emetụ ya n’obi.