2 Ihe E Mere 36:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O buuru arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị nnukwu ma ndị obere, burukwa akụ̀ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze nakwa nke ndị o mere ndị isi. O buuru ha niile laa Babịlọn.+
18 O buuru arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị nnukwu ma ndị obere, burukwa akụ̀ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze nakwa nke ndị o mere ndị isi. O buuru ha niile laa Babịlọn.+