2 Ihe E Mere 36:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ kpụụrụ ndị a na-ejighị mma agha gbuo laa Babịlọn,+ ha aghọọrọ ya na ụmụ ya ndị ohu+ ruo mgbe ndị* Peshia malitere ịchị.+
20 Ọ kpụụrụ ndị a na-ejighị mma agha gbuo laa Babịlọn,+ ha aghọọrọ ya na ụmụ ya ndị ohu+ ruo mgbe ndị* Peshia malitere ịchị.+