2 Ihe E Mere 36:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ihe a mere iji mezuo ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo.+ Obodo a tọgbọọrọ chakoo ruo mgbe ọ kwụchara ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+ N’oge niile obodo a tọgbọ chakoo, ọ nọ na-ezu ike ruo mgbe afọ iri asaa gachara.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:21 Ụlọ Nche,11/15/2006, p. 32
21 Ihe a mere iji mezuo ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo.+ Obodo a tọgbọọrọ chakoo ruo mgbe ọ kwụchara ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+ N’oge niile obodo a tọgbọ chakoo, ọ nọ na-ezu ike ruo mgbe afọ iri asaa gachara.+