23 “Ihe a bụ ihe Saịrọs eze Peshia kwuru, ‘Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe enyela m alaeze niile dị n’ụwa.+ Ọ họpụtakwala m ka m rụọrọ ya ụlọ na Jeruselem, nke dị na Juda.+ Onye ọ bụla n’ime unu niile nke so ná ndị ya, ka Jehova bụ́ Chineke ya nọnyere ya. Ya lawa.’”+