Ezra 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo+ wee mezuo, Jehova mere ka Saịrọs eze Peshia nye iwu* ka a maa ọkwa n’alaeze ya niile, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 22
1 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo+ wee mezuo, Jehova mere ka Saịrọs eze Peshia nye iwu* ka a maa ọkwa n’alaeze ya niile, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: