Ezra 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị isi ọnụmara ebo Juda na ebo Benjamin nakwa ndị nchụàjà na ndị Livaị, onye ọ bụla ezi Chineke metụrụ aka n’obi,* wee kwadebe ịla ka ha gaa rụghachi ụlọ Jehova, nke dị na Jeruselem. Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 174/15/1992, p. 13
5 Ndị isi ọnụmara ebo Juda na ebo Benjamin nakwa ndị nchụàjà na ndị Livaị, onye ọ bụla ezi Chineke metụrụ aka n’obi,* wee kwadebe ịla ka ha gaa rụghachi ụlọ Jehova, nke dị na Jeruselem.