Ezra 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha niile dị puku ise na narị anọ (5,400). Sheshbaza bu ha niile mgbe e si na Babịlọn kpọpụta ndị a dọọrọ n’agha+ kpọlata ha Jeruselem.
11 Arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha niile dị puku ise na narị anọ (5,400). Sheshbaza bu ha niile mgbe e si na Babịlọn kpọpụta ndị a dọọrọ n’agha+ kpọlata ha Jeruselem.