Ezra 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ụmụ Pehat-moab,+ ndị bụ́ ụmụ Jeshụa na Joab, puku abụọ, narị asatọ na iri na abụọ (2,812);