Ezra 2:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ụmụ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá:+ ụmụ Shalọm, ụmụ Eta, ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta, ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu (139).
42 Ụmụ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá:+ ụmụ Shalọm, ụmụ Eta, ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta, ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu (139).