Ezra 2:63 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Gọvanọ* gwara ha na ha agaghị eso na-eri ihe ndị kacha nsọ+ ruo mgbe a ga-enwe onye nchụàjà nke ga-eji Yurim na Tọmịm*+ jụta Chineke ase. Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:63 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 18
63 Gọvanọ* gwara ha na ha agaghị eso na-eri ihe ndị kacha nsọ+ ruo mgbe a ga-enwe onye nchụàjà nke ga-eji Yurim na Tọmịm*+ jụta Chineke ase.