Ezra 2:68 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 68 Mgbe ụfọdụ ndị isi ọnụmara ha dị iche iche rutere n’ebe ụlọ Jehova dịbu na Jeruselem, ha nyere onyinye si ha n’obi+ maka ụlọ ezi Chineke, ka e jiri ha rụghachi ụlọ ahụ n’ebe ọ dịbu.+
68 Mgbe ụfọdụ ndị isi ọnụmara ha dị iche iche rutere n’ebe ụlọ Jehova dịbu na Jeruselem, ha nyere onyinye si ha n’obi+ maka ụlọ ezi Chineke, ka e jiri ha rụghachi ụlọ ahụ n’ebe ọ dịbu.+