Ezra 2:70 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 70 Ndị nchụàjà, ndị Livaị, ndị na-abụ abụ, ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá, ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,* na ndị Izrel ndị ọzọ wee biri n’obodo ha dị iche iche. Izrel niile wee biri n’obodo ha dị iche iche.+
70 Ndị nchụàjà, ndị Livaị, ndị na-abụ abụ, ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá, ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,* na ndị Izrel ndị ọzọ wee biri n’obodo ha dị iche iche. Izrel niile wee biri n’obodo ha dị iche iche.+