Ezra 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha wee mee Ememme Ụlọ Ndò otú e dere ya n’Iwu.*+ Kwa ụbọchị, ha na-achụ àjà a na-esu ọkụ ole e kwesịrị ịchụ n’ụbọchị ọ bụla.+
4 Ha wee mee Ememme Ụlọ Ndò otú e dere ya n’Iwu.*+ Kwa ụbọchị, ha na-achụ àjà a na-esu ọkụ ole e kwesịrị ịchụ n’ụbọchị ọ bụla.+