Ezra 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha nyere ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ ego, nyekwa ndị Saịdọn na ndị Taya ihe oriri na mmanya na mmanụ maka na ha na-esi na Lebanọn eburu osisi sida, si n’oké osimiri bute ha na Jọpa,+ otú Eze Saịrọs nke Peshia nyere ha ikike ka ha mee.+
7 Ha nyere ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ ego, nyekwa ndị Saịdọn na ndị Taya ihe oriri na mmanya na mmanụ maka na ha na-esi na Lebanọn eburu osisi sida, si n’oké osimiri bute ha na Jọpa,+ otú Eze Saịrọs nke Peshia nyere ha ikike ka ha mee.+