Ezra 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ndị ọrụ ahụ tọrọ ntọala ụlọ nsọ Jehova,+ ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà ma jiri opi,+ nakwa ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf, ndị ji ájà, biliri ka ha too Jehova otú Eze Devid nke Izrel kwuru ka a na-eme.+
10 Mgbe ndị ọrụ ahụ tọrọ ntọala ụlọ nsọ Jehova,+ ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà ma jiri opi,+ nakwa ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf, ndị ji ájà, biliri ka ha too Jehova otú Eze Devid nke Izrel kwuru ka a na-eme.+