Ezra 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọtụtụ n’ime ndị nchụàjà, ndị Livaị, na ndị isi ọnụmara dị iche iche, ya bụ, ndị agadi hụrụ ụlọ nke mbụ ahụ,+ bere ákwá n’oké olu mgbe ha hụrụ ka a na-atọ ntọala ụlọ a. Ma, ọtụtụ ndị ọzọ ji oké olu na-eti mkpu ọṅụ.+ Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2022, p. 16 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 18
12 Ọtụtụ n’ime ndị nchụàjà, ndị Livaị, na ndị isi ọnụmara dị iche iche, ya bụ, ndị agadi hụrụ ụlọ nke mbụ ahụ,+ bere ákwá n’oké olu mgbe ha hụrụ ka a na-atọ ntọala ụlọ a. Ma, ọtụtụ ndị ọzọ ji oké olu na-eti mkpu ọṅụ.+