Ezra 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ha bịakwutere Zerubabel na ndị isi ọnụmara dị iche iche ozugbo ma sị ha: “Ka anyị soro unu rụọ ụlọ a n’ihi na anyị so unu efe* Chineke unu.+ Anyị na-achụkwara ya àjà kemgbe oge Eze Isa-hadọn+ nke Asiria, bụ́ onye kpọtara anyị n’ebe a.”+
2 ha bịakwutere Zerubabel na ndị isi ọnụmara dị iche iche ozugbo ma sị ha: “Ka anyị soro unu rụọ ụlọ a n’ihi na anyị so unu efe* Chineke unu.+ Anyị na-achụkwara ya àjà kemgbe oge Eze Isa-hadọn+ nke Asiria, bụ́ onye kpọtara anyị n’ebe a.”+