3 Ma, Zerubabel na Jeshụa na ndị ọzọ bụ́ ndị isi ọnụmara n’Izrel sịrị ha: “E nweghị ihe jikọrọ anyị na unu n’ụlọ a anyị na-arụrụ Chineke anyị+ n’ihi na ọ bụ naanị anyị ga-arụrụ ya Jehova bụ́ Chineke Izrel, otú Eze Saịrọs bụ́ eze Peshia nyere anyị n’iwu.”+