Ezra 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 * Rihọm, onye ọkwá ya gbagotere n’ọchịchị, na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ degaara Eze Atazaksis akwụkwọ ozi ma bo ndị bi na Jeruselem ebubo, sị:
8 * Rihọm, onye ọkwá ya gbagotere n’ọchịchị, na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ degaara Eze Atazaksis akwụkwọ ozi ma bo ndị bi na Jeruselem ebubo, sị: