Ezra 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 (O si n’aka Rihọm, onye ọkwá ya gbagotere n’ọchịchị, na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọzọ ha na ha na-arụkọ ọrụ, ndị ikpe na ndị osote gọvanọ, ndị odeakwụkwọ, ndị Irek,+ ndị Babịlọn, ndị bi na Susa,+ ya bụ, ndị Ịlam,+
9 (O si n’aka Rihọm, onye ọkwá ya gbagotere n’ọchịchị, na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọzọ ha na ha na-arụkọ ọrụ, ndị ikpe na ndị osote gọvanọ, ndị odeakwụkwọ, ndị Irek,+ ndị Babịlọn, ndị bi na Susa,+ ya bụ, ndị Ịlam,+