Ezra 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ka eze mara na ndị Juu si n’ebe ị nọ bịakwute anyị erutela Jeruselem. Ha na-arụghachi obodo ọjọọ ahụ na-enupụ isi, ha na-achọkwa ịrụcha mgbidi ya+ na ịrụzi ntọala ya.
12 ka eze mara na ndị Juu si n’ebe ị nọ bịakwute anyị erutela Jeruselem. Ha na-arụghachi obodo ọjọọ ahụ na-enupụ isi, ha na-achọkwa ịrụcha mgbidi ya+ na ịrụzi ntọala ya.