Ezra 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ugbu a, ka eze mara na ọ bụrụ na a rụghachi obodo a, rụchaakwa mgbidi ya, ha agaghị atụ ụtụ isi, ụtụ ahịa,+ ma ọ bụ ụtụ ụzọ. Ọ ga-eme ka ndị eze ghara inweta ego ole ha kwesịrị ịna-enweta.
13 Ugbu a, ka eze mara na ọ bụrụ na a rụghachi obodo a, rụchaakwa mgbidi ya, ha agaghị atụ ụtụ isi, ụtụ ahịa,+ ma ọ bụ ụtụ ụzọ. Ọ ga-eme ka ndị eze ghara inweta ego ole ha kwesịrị ịna-enweta.